Home Gospel Music Music + Video: John Ike – Idimma FT. Promise Miracle | @johnikemusic

Music + Video: John Ike – Idimma FT. Promise Miracle | @johnikemusic

Lyrics Idimma, Ezi Chineke You're good, gracious God Nanị gị bụ onye n'eme mma Only you, the doer of good things Jesus enyim oma, onye na agugum obi Jesus my good friend,my comforter When i call,you answer (mgbe mkpolu gi,izaa) Chukwu bi n'ígwé God who lives in heaven Idighi eleda mmadụ anya Jesus You don't overlook anyone. Chi nasa okwu agwaram o God who replies my critics Onye ụwa n'ile na edere du n'okwu ọnụ ya Who the whole world stands still at his voice, Anyi aja gi mma We extol you. Idimma, onye na ato agbu ekere eke You're good, you who set the captive free Chi n'ebuli nwa ógbè nye elu God the lifter of the poor Okwanu ekwucha ogwu bu aha gi Jesus The final say, that is your name. Ibu Chi n'akaghari akikara n'ile akara megide ndi gi o You're the God that rewrites your people's story Oke Chi na eri oke aja Great God that eats great sacrifice/offering Nanị gi bu onye n'eme mma, Jehovah le Only you, the doer of good things. REPEAT CHORUS X2 Onye di ka gi? Onye yiri gi? Who's like unto you? Who resembles you? Oke mmanwu n'eti onwe ya The masquerade that comes out on His own Nanị gi bụ onye n'eme mma Only you, the doer of good things/ only You're good. Idi nsọ, ịdị mma, kwesi ntụkwasị obi. You're holy, you're good, you're reliable/trustworthy Chi nazam ekpere, Chi n'agugum obi God that answereth me, my comforter Nanị gi bụ onye n'eme mma Only you're good/doer of good things. Nanị gi (3×) bụ chim ji aga nu Only you (3×) the Lord I move with. Onye dị ka gị chim oma? Onye kam ga eji tụnyere gi daddy oma? Who's like unto you?, who shall I compare with you? Only you, the doer of good things. Nanị gi bụ onye n'eme mma. Obata obie, ome okachie (2×) He that comes in and it's settled, He that has the final say (2×) Onye ụwa n'ile na edere du n'okwu ọnụ ya He, who the whole world stands still at His voice, Nanị gi bụ onye n'eme mma Only you, the doer of good things. REPEAT CHORUS X2 Daddy nani gi, Eze nani gi, eeeh nani gi Daddy you alone, you alone my king, you alone Bu onye n'ekuru m onu m o The one who speaks for me Onye na eme ka isi eme? Onye na agwo ọrịa ina agwo Who operates like you? Who heals the diseases you heal? Okwa gi na akasi m obi, nani gi bunu ome mma My comforter, only you're good. Nanị gi bụ onye n'eme mma Only you, the doer of good thing. Nekene nu ka Chineke m si akpa agwa, agwa oma oo Imagine how my God works, good works. Jesus oje na mmụọ, Jesus oke mmanwu n'eti onwe ya Jesus that moves in the spirit, the masquerade that comes out on his own Oji ọbara akpụ nwa n'afo nani gi He that forms a child with blood in the womb, only you Nanị gi bụ onye n'eme mma Only you, the doer of good things.

After a 2 years hiatus John Ike who was formerly known as Mr Kee is back with an amazing wound of worship and praise “Idimma’ (You are Good). Featuring Promise Miracle of Mr M & Revelation.

Before his break from the music scene, he released Odighi Onyedikagi (There is None Like You).

Click Here Qries

John Ike is one gifted and anointed songwriter and singer from Nigeria whose passion for God is expressed in his sound. He’s a renowned worship leader, music director, and brand strategist.

Idimma (You are Good) is a song that exalts, Praises, and returns all glory to God for his uncountable blessings. An outpouring of God’s love is expressed in a sound.

John Ike is back with more sounds to follow.

Watch Video Below

Download Mp3

Lyrics
Idimma, Ezi Chineke
You’re good, gracious God
Nanị gị bụ onye n’eme mma
Only you, the doer of good things

Jesus enyim oma,  onye na agugum obi
Jesus my good friend, my comforter
When i call, you answer (mgbe mkpolu gi,izaa)
Chukwu bi n’ígwé
God who lives in heaven
Idighi eleda mmadụ anya Jesus
You don’t overlook anyone.
Chi nasa okwu agwaram o
God who replies my critics
Onye ụwa n’ile na edere du n’okwu ọnụ ya
Who the whole world stands still at his voice,
Anyi aja gi mma
We extol you.

Idimma, onye na ato agbu ekere eke
You’re good, you who set the captive free
Chi n’ebuli nwa ógbè nye elu
God the lifter of the poor
Okwanu ekwucha ogwu bu aha gi Jesus
The final say, that is your name.
Ibu Chi n’akaghari akikara n’ile akara megide ndi gi o
You’re the God that rewrites your people’s story
Oke Chi na eri oke aja
Great God that eats great sacrifice/offering
Nanị gi bu onye n’eme mma, Jehovah le
Only you, the doer of good things.

REPEAT CHORUS X2
Onye di ka gi? Onye yiri gi?
Who’s like unto you? Who resembles you?
Oke mmanwu n’eti onwe ya
The masquerade that comes out on His own
Nanị gi bụ onye n’eme mma
Only you, the doer of good things/ only You’re good.

Idi nsọ, ịdị mma, kwesi ntụkwasị obi.
You’re holy, you’re good, you’re reliable/trustworthy
Chi nazam ekpere,  Chi n’agugum obi
God that answereth me, my comforter
Nanị gi bụ onye n’eme mma
Only you’re good/doer of good things.

Nanị gi (3×) bụ chim ji aga nu
Only you (3×) the Lord I move with.
Onye dị ka gị chim oma? Onye kam ga eji tụnyere gi daddy oma?
Who’s like unto you?, who shall I compare with you?
Only you, the doer of good things.
Nanị gi bụ onye n’eme mma.

Obata obie, ome okachie (2×)
He that comes in and it’s settled, He that has the final say (2×)
Onye ụwa n’ile na edere du n’okwu ọnụ ya
He, who the whole world stands still at His voice,
Nanị gi bụ onye n’eme mma
Only you, the doer of good things.

REPEAT CHORUS X2
Daddy nani gi, Eze nani gi, eeeh nani gi
Daddy you alone, you alone my king, you alone
Bu onye n’ekuru m onu m o
The one who speaks for me
Onye na eme ka isi eme? Onye na agwo ọrịa ina agwo
Who operates like you? Who heals the diseases you heal?
Okwa gi na akasi m obi, nani gi bunu ome mma
My comforter,  only you’re good.
Nanị gi bụ onye n’eme mma
Only you, the doer of good thing.

Nekene nu ka Chineke m si akpa agwa, agwa oma oo
Imagine how my God works, good works.

Jesus oje na mmụọ, Jesus oke mmanwu n’eti onwe ya
Jesus that moves in the spirit, the masquerade that comes out on his own
Oji ọbara akpụ nwa n’afo nani gi
He that forms a child with blood in the womb, only you
Nanị gi bụ onye n’eme mma
Only you, the doer of good things.

Get Latest Gospel Vibes Updates

Join Thousands Of Subscribers Around The Globe

I agree to giving 247 Gospel Vibes access to my email adress

We will never give away, trade or sell your email address. You can unsubscribe at any time.

Click Here Qries
Previous articleWin 100K From The “I Give Myself To You” Challenge By Dr. Paul Oluikpe
Next articleMusic: Jay the dreamer – Gyrate
Prince Oluwatosin Odumosu is a multi-talented tech entrepreneur, Digital Strategist, and Gospel music publisher who loves to use faith, creativity, and technology to make a positive global impact. ☎️08103271948.

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.